English
stringlengths 0
7.15k
| Igbo
stringlengths 0
11.1k
|
|---|---|
We too follow Jehovah’s standards , so we are free from the sadness that comes from an immoral or violent way of life .
|
Anyịnwa na - emekwa ihe Jehova kwuru . Ọ bụ ya mere na obi anaghị agbawa anyị n’ihi ibi ndụ rụrụ arụ ma ọ bụ ime ihe ike .
|
What a cause for joy !
|
O so n’ihe mere anyị ji enwe ọṅụ .
|
“ The happiest years of my life have been those spent serving Jehovah . ” — Jaime
|
“ Ọ bụ afọ ndị m ji jeere Jehova ozi ka m kacha nwee obi ụtọ . ” — Jaime
|
Consider Jaime , who was an atheist and evolutionist and also a boxer .
|
E nwere nwanna aha ya bụ Jaime .
|
Jaime began to attend Christian meetings and was touched by the love he found there .
|
O kwebughị na Chineke .
|
To abandon his former lifestyle , Jaime had to ask Jehovah to help him believe in Him .
|
O kweere na e keghị mmadụ eke , ọ na - akụkwa ọkpọ . Ọ malitere ịga ọmụmụ ihe .
|
Otú ụmụnna si hụ ibe ha n’anya metụrụ ya n’obi .
|
|
“ Little by little , I discovered the existence of a loving Father and merciful God , ” Jaime says .
|
Jaime rịọrọ Jehova ka o nyere ya aka ikwere na ya , ka o nwee ike ịgbanwe ụdị ndụ ọ na - ebi .
|
“ Keeping Jehovah’s righteous standards has been a protection for me .
|
Ọ sịrị : “ Nwayọọ nwayọọ , achọpụtara m na Chineke dị adị nakwa na ọ bụ Nna hụrụ anyị n’anya , na - emekwa ebere .
|
Idebe iwu Jehova emeela ka m ghara ịba ná nsogbu .
|
|
Had I not changed , I might have been killed , as some of my former boxing friends were .
|
A sị na mụ agbanweghị , o nwere ike ịbụ na e gbuola m otú e gburula ụfọdụ ndị bụbu enyi m mụ na ha na - akụ ọkpọ .
|
The happiest years of my life have been those spent serving Jehovah . ”
|
Ọ bụ afọ ndị m ji jeere Jehova ozi ka m kacha nwee obi ụtọ . ”
|
How should we feel while we wait for the end of this wicked world ?
|
Olee otú obi kwesịrị ịdị anyị ka anyị na - eche ka e bibie ụwa ochie a ?
|
Remember , we are doing God’s will and we are looking forward to everlasting life .
|
Cheta na anyị na - eme uche Chineke nakwa na anyị na - atụ anya ịdị ndụ ebighị ebi .
|
“ So let us not give up in doing what is fine , for in due time we will reap if we do not tire out . ”
|
N’ihi ya , “ ka anyị ghara ịda mbà n’ime ihe dị mma , n’ihi na mgbe oge ruru , anyị ga - aghọrọ mkpụrụ ya ma ọ bụrụ na ike agwụghị anyị . ”
|
With Jehovah’s help , let us endure , work hard to cultivate the qualities we need to survive “ the great tribulation , ” and continue to serve Jehovah with joy . — Revelation 7 : 9 , 13 , 14 ; James 1 : 2 - 4 .
|
Ebe Jehova na - enye anyị ike , ka anyị na - atachi obi , na - agbalịsikwa ike inwe àgwà ndị ga - enyere anyị aka ịlanahụ ‘ oké mkpagbu ’ na - abịanụ ma jiri ọṅụ na - ejere Jehova ozi . — Mkpughe 7 : 9 , 13 , 14 ; Jems 1 : 2 - 4 .
|
We can be confident that Jehovah will reward our endurance because he knows the work we do and the love we show for him and his name .
|
Obi kwesịrị isi anyị ike na Jehova ga - akwụ anyị ụgwọ maka na anyị na - atachi obi n’ihi na ọ ma ọrụ anyị na - arụ nakwa otú anyị si egosi na anyị hụrụ ya n’anya , jirikwa aha ya kpọrọ ihe .
|
If we keep on serving him with joy , we will be like the psalmist David , who said : “ I keep Jehovah before me constantly .
|
Ọ bụrụ na anyị ejiri ọṅụ na - ejere ya ozi , anyị ga - adị ka ọbụ abụ bụ́ Devid , onye sịrị : “ Emewo m ka Jehova nọrọ n’ihu m mgbe niile .
|
Because he is at my right hand , I will never be shaken .
|
N’ihi na ọ nọ m n’aka nri , a gaghị eme ka m maa jijiji .
|
So my heart rejoices , my whole being is joyful .
|
Ya mere , obi m na - aṅụrị ọṅụ , ihe niile dị ebube n’ime m na - enwe aṅụrị .
|
And I reside in security . ” — Psalm 16 : 8 , 9 .
|
Anụ ahụ́ m ga - ezukwa ike . ” — Abụ Ọma 16 : 8 , 9 .
|
“ May Jehovah be between you and me and between your offspring and my offspring forever . ” — 1 SAMUEL 20 : 42 .
|
“ Ka Jehova bụrụ onye akaebe n’etiti mụ na gị nakwa n’etiti ụmụ m na ụmụ gị ruo mgbe a na - akaghị aka . ” — 1 SAMUEL 20 : 42 .
|
SONGS : 125 , 62
|
ABỤ : 125 , 62
|
How was King Saul’s son Jonathan loyal to Jehovah ?
|
Olee otú nwa Eze Sọl , bụ́ Jọnatan , si jiri obi ya niile kwado Jehova ?
|
How can we be loyal to God when we feel that someone who has authority does not deserve our respect ?
|
Anyị chee na anyị ekwesịghị ịkwanyere onye anyị nọ n’okpuru ya ùgwù n’ihi àgwà ya , olee otú anyị ga - esi gosi na anyị na - akwado Chineke ?
|
How can we be loyal to Jehovah if others misunderstand us or treat us unfairly ?
|
Ndị ọzọ ghọtahie anyị ma ọ bụ mee anyị ihe ọjọọ , olee otú anyị ga - esi gosi na anyị ji obi anyị niile na - akwado Jehova ?
|
1 , 2 .
|
1 , 2 .
|
Why is Jonathan’s friendship with David a remarkable example of loyalty ?
|
Olee otú Jọnatan na Devid si gosi na ha bụ ezigbo ndị enyi ji obi ha niile kwado ibe ha ?
|
JONATHAN must have been amazed at how courageous young David was .
|
MGBE Devid ka na - eto eto , ọ ga - abụrịrị na obi ike o nwere tụrụ Jọnatan n’anya .
|
David had killed the giant Goliath and brought “ the head of the Philistine ” to Jonathan’s father , King Saul of Israel .
|
Devid gburu Golayat , bụ́ dike ndị Filistia , ma ‘ buru isi ya ’ bunye nna Jọnatan , bụ́ Eze Sọl nke Izrel . Obi siri Jọnatan ike na Chineke nọnyeere Devid .
|
Jonathan had no doubt that God was with David , and from then on , Jonathan and David became very close friends .
|
Malite n’ụbọchị ahụ , Jọnatan na Devid ghọrọ ezigbo enyi .
|
They promised that they would always be loyal to each other .
|
Ha kwere nkwa na ha ga na - akwado ibe ha mgbe niile .
|
For the rest of his life , Jonathan was loyal to David .
|
Ruo mgbe Jọnatan nwụrụ , o ji obi ya niile na - akwado Devid .
|
Jọnatan kwadoro Devid n’agbanyeghị na Jehova họọrọ Devid ịbụ eze ọzọ ga - achị Izrel kama ịhọrọ yanwa .
|
|
Jonathan stayed loyal to David even though Jehovah had chosen David , not Jonathan , to be the next king of Israel .
|
Mgbe Sọl chọkwara igbu Devid , Jọnatan chegbuwara onwe ya maka Devid .
|
And when Saul was trying to kill David , Jonathan was worried about his friend .
|
Ọ ma na Devid nọ n’ala ịkpa dị́ na Horesh .
|
He knew that David was in the wilderness at Horesh , so Jonathan went there to encourage him to keep relying on Jehovah .
|
N’ihi ya , Jọnatan gara ebe ahụ gbaa ya ume ka ọ tụkwasị Jehova obi .
|
Jonathan told David : “ Do not be afraid , for my father Saul will not find you ; you will be king over Israel , and I will become second to you . ” — 1 Samuel 23 : 16 , 17 .
|
Jọnatan sịrị Devid : “ Egwu atụla gị ; n’ihi na aka Sọl nna m agaghị enweta gị , gị onwe gị ga - abụ eze Izrel , mụ onwe m ga - abụkwa osote gị . ” — 1 Samuel 23 : 16 , 17 .
|
What was more important to Jonathan than being loyal to David , and how do we know ?
|
Olee ihe dị́ Jọnatan mkpa karịa ịkwado Devid , oleekwa otú anyị si mara ?
|
( See opening picture . )
|
( Lee ihe e sere ná mmalite isiokwu a . )
|
We usually admire people who are loyal .
|
Ọ na - amasị anyị ma ndị mmadụ na - akwado anyị .
|
But do we admire Jonathan only because he was loyal to David ?
|
Ma ihe mere anyị ji nwee mmasị n’ebe Jọnatan nọ ọ̀ bụ naanị na ọ kwadoro Devid ?
|
No , being loyal to God was the most important thing in Jonathan’s life .
|
Mba , ihe kacha Jọnatan mkpa bụ iji obi ya niile na - akwado Chineke .
|
In fact , that is the reason why he was loyal to David and was not jealous of him , although David would become king instead of him .
|
Ọ bụ ya mere o ji kwado Devid , gharakwa imere ya anyaụfụ , n’agbanyeghị na Devid ga - abụ eze ọ gaara abụ .
|
Jonathan even helped David to rely on Jehovah .
|
Jọnatan nyedịịrị Devid aka ịtụkwasị Jehova obi .
|
Both men stayed loyal to Jehovah and to each other .
|
Ha abụọ ji obi ha niile kwado Jehova , kwadokwa ibe ha .
|
They kept the promise they had made : “ May Jehovah be between you and me and between your offspring and my offspring forever . ” — 1 Samuel 20 : 42 .
|
Ha mezuru nkwa ha kwere , nke bụ́ : “ Ka Jehova bụrụ onye akaebe n’etiti mụ na gị nakwa n’etiti ụmụ m na ụmụ gị ruo mgbe a na - akaghị aka . ” — 1 Samuel 20 : 42 .
|
( a ) What will make us truly happy and satisfied ?
|
( a ) Gịnị ga - eme ka anyị nwee ezigbo obi ụtọ na ọṅụ ?
|
( b ) What will we consider in this article ?
|
( b ) Gịnị ka anyị ga - atụle n’isiokwu a ?
|
We too must be loyal to our family , our friends , and our brothers and sisters in the congregation .
|
Anyịnwa kwesịkwara ịna - akwado ndị ezinụlọ anyị , ndị enyi anyị , na ụmụnna anyị .
|
But most important of all , we must be loyal to Jehovah .
|
Ma nke kacha mkpa bụ na anyị ga na - akwado Jehova .
|
He is the One who gave us life !
|
Ọ bụ ya kere anyị .
|
When we are loyal to him , we are truly happy and satisfied .
|
Ọ bụrụ na anyị ana - akwado ya , anyị ga - enwe ezigbo obi ụtọ na ọṅụ .
|
But we know that we must be loyal to God even in difficult times .
|
Ma , anyị ma na anyị kwesịrị ịna - akwado Chineke , ma mgbe o siri ike ime otú ahụ .
|
In this article , we will discuss how Jonathan’s example can help us to stay loyal to Jehovah in four situations : ( 1 ) when we feel that someone who has authority does not deserve our respect , ( 2 ) when we have to choose to whom we should be loyal , ( 3 ) when a brother taking the lead misunderstands us or treats us unfairly , and ( 4 ) when we feel it is difficult to keep a promise .
|
Anyị ga - ahụ ụzọ dị iche iche ihe Jọnatan mere ga - esi nyere anyị aka ịna - akwado ya . N’isiokwu a , anyị ga - atụle anọ n’ime ha .
|
Why was it difficult for the people of Israel to be loyal to God while Saul was king ?
|
Nke mbụ , ma anyị chee na anyị ekwesịghị ịkwanyere onye anyị nọ n’okpuru ya ùgwù n’ihi àgwà ya .
|
Jonathan and the people of Israel were in a difficult situation .
|
Nke abụọ , ma o siere anyị ike ikpebi onye anyị ga - akwado .
|
Nke atọ , ma okenye ọgbakọ ghọtahie anyị ma ọ bụ mee anyị ihe ọjọọ .
|
|
Nke anọ , ma o siere anyị ike imezu nkwa anyị kwere .
|
|
Gịnị mere o ji siere ndị Izrel ike ịkwado Chineke mgbe Sọl bụ eze ?
|
|
E nwere mgbe Jọnatan na ndị Izrel nọ ná nsogbu .
|
|
King Saul , Jonathan’s father , had become disobedient , and Jehovah rejected him .
|
Eze Sọl , bụ́ nna Jọnatan , nupụụrụ Jehova isi , Jehova ajụ ya .
|
Still , God allowed Saul to continue ruling for many years .
|
Ma Chineke hapụrụ Sọl ka ọ ka na - achị ruo ọtụtụ afọ .
|
So it was hard for the people to be loyal to God when the king who was chosen to sit on “ Jehovah’s throne ” was doing very bad things . — 1 Chronicles 29 : 23 .
|
N’ihi ya , o siiri ndị Izrel ike ịkwado Chineke mgbe eze ọ họọrọ ka ọ nọkwasị “ n’ocheeze Jehova ” na - eme ihe jọgburu onwe ya . — 1 Ihe E Mere 29 : 23 .
|
What shows that Jonathan stayed loyal to Jehovah ?
|
Olee ihe gosiri na Jọnatan kwadoro Jehova ?
|
Jonathan stayed loyal to Jehovah .
|
Jọnatan ji obi ya niile kwado Jehova .
|
Think of what Jonathan did soon after Saul started to disobey God .
|
Chegodị ihe Jọnatan mere obere oge Sọl malitechara inupụrụ Chineke isi .
|
At that time , a large army of Philistines came with 30,000 chariots to attack Israel .
|
N’oge ahụ , ìgwè ndị agha Filistia ji iri puku ụgbọ ịnyịnya atọ bịa ịlụso ndị Izrel agha .
|
Saul had just 600 soldiers , and only he and Jonathan had weapons .
|
Ndị agha Sọl dị naanị narị isii . Ọ bụkwa naanị ya na Jọnatan ji ngwá agha .
|
But Jonathan was not afraid .
|
Ma Jọnatan atụghị ụjọ .
|
He remembered the words of the prophet Samuel : “ For the sake of his great name , Jehovah will not abandon his people . ”
|
O chetara ihe Samuel onye amụma kwuru , ya bụ : “ Jehova agaghị agbahapụ ndị ya n’ihi aha ukwu ya . ”
|
Jonathan said to another soldier : “ Nothing can hinder Jehovah from saving by many or by few . ”
|
Jọnatan sịrị onye agha ọzọ : “ Ọ dịghị ihe na - egbochi Jehova isi n’aka ọtụtụ mmadụ ma ọ bụ n’aka mmadụ ole na ole mee ka e nwee nzọpụta . ”
|
So he and the soldier attacked a group of Philistines and killed about 20 of them .
|
N’ihi ya , ya na onye agha ahụ lụsoro ụfọdụ ndị Filistia ọgụ ma gbuo ihe dị́ ka mmadụ iri abụọ .
|
Jonathan had faith in Jehovah , and Jehovah blessed him .
|
Jọnatan nwere okwukwe siri ike na Jehova , Jehova agọziekwa ya .
|
Jehovah caused an earthquake , and the Philistines became frightened .
|
Jehova mere ka ala maa jijiji , nke mere ka ụjọ tụọ ndị Filistia .
|
Then they attacked and killed one another , and the Israelites won the battle . — 1 Samuel 13 : 5 , 15 , 22 ; 14 : 1 , 2 , 6 , 14 , 15 , 20 .
|
Ha malitere igburịta ibe ha , ndị Izrel emerie n’agha ahụ . — 1 Samuel 13 : 5 , 15 , 22 ; 14 : 1 , 2 , 6 , 14 , 15 , 20 .
|
How did Jonathan treat his father ?
|
Olee otú Jọnatan si mesoo nna ya ?
|
Even though Saul continued to disobey Jehovah , Jonathan still obeyed his father whenever possible .
|
N’agbanyeghị na Sọl ka nọkwa na - enupụrụ Jehova isi , Jọnatan rubeere nna ya isi mgbe ọ bụla o kwere omume .
|
For example , they fought together to defend Jehovah’s people . — 1 Samuel 31 : 1 , 2 .
|
Dị ka ihe atụ , o so nna ya lụọ agha iji chebe ndị Jehova . — 1 Samuel 31 : 1 , 2 .
|
8 , 9 .
|
8 , 9 .
|
How are we being loyal to God when we respect those who have authority ?
|
Olee otú o si bụrụ na anyị na - akwado Chineke ma anyị na - akwanyere ndị anyị nọ n’okpuru ha ùgwù ?
|
Like Jonathan , we can be loyal to Jehovah by obeying whenever possible the government of the country where we live .
|
Ọ bụrụ na anyị ana - erubere ndị ọchịchị obodo anyị isi mgbe o kwere omume , ọ na - egosi na anyị na - akwado Jehova otú Jọnatan mere .
|
Jehovah allows these “ superior authorities ” to have authority over us , and he requires that we show them respect .
|
Jehova kwere ka “ ndị ọchịchị ” ụwa a na - achị anyị . Ọ chọkwara ka anyị na - akwanyere ha ùgwù .
|
( Read Romans 13 : 1 , 2 . )
|
( Gụọ Ndị Rom 13 : 1 , 2 . )
|
That is why we should treat a government official with respect even when he is not honest and we feel he does not deserve our respect .
|
Ọ bụ ya mere anyị kwesịrị iji na - akwanyere ndị ọchịchị na ndị na - anọchite anya ha ùgwù , ọ bụrụgodị na ha anaghị akwụwa aka ọtọ , anyị echeekwa na anyị ekwesịghị ịkwanyere ha ùgwù .
|
In fact , we should respect all those who are given authority by Jehovah . — 1 Corinthians 11 : 3 ; Hebrews 13 : 17 .
|
N’eziokwu , anyị kwesịrị ịna - akwanyere ndị niile Jehova kwere ka anyị nọrọ n’okpuru ha ùgwù . — 1 Ndị Kọrịnt 11 : 3 ; Ndị Hibru 13 : 17 .
|
One way we stay loyal to Jehovah is by treating our husband or wife with respect , even if he or she does not serve Jehovah ( See paragraph 9 )
|
Otu ụzọ anyị ga - esi egosi na anyị na - akwado Jehova bụ ịna - akwanyere di anyị ma ọ bụ nwunye anyị ùgwù , ọ bụrụgodị na ọ naghị efe Jehova ( A ga - akọwa ya na paragraf nke 9 )
|
Olga , a sister in South America , showed her loyalty to Jehovah by being respectful to her husband even though he treated her badly .
|
Otu nwanna nwaanyị bí na Bolivia aha ya bụ Olga na - akwanyere di ya ùgwù n’agbanyeghị ihe ọjọọ di ya na - eme ya .
|
O si otú a gosi na ọ na - akwado Jehova .
|
|
( See endnote . )
|
( Tụlee ihe e dere ná ngwụcha isiokwu a . )
|
He sometimes refused to speak to her or said cruel things to her because she was one of Jehovah’s Witnesses .
|
Mgbe ụfọdụ , di ya na - agwa ya okwu ọjọọ ma ọ bụ ghara ịtụpụrụ ya ọnụ n’ihi na ọ bụ Onyeàmà Jehova .
|
He even told her that he would leave her and take the children with him .
|
E nwedịrị mgbe ọ gwara ya na ọ ga - ahapụ ya ma kpọrọ ụmụ ha pụọ .
|
But Olga did not “ return evil for evil . ”
|
Ma e nweghị mgbe Olga ji ‘ ihe ọjọọ kwụọ ya ụgwọ ihe ọjọọ . ’
|
She did her best to be a good wife .
|
Ọ gbasiri mbọ ike ka ọ bụrụ ezigbo nwaanyị .
|
She cooked for him , washed his clothes , and took care of others in his family .
|
Ọ na - esiri di ya nri , na - asara ya ákwà , na - elekọtakwa ndị ezinụlọ ha nke ọma .
|
And when she could , she went with him to visit his family and friends .
|
Mgbe o kwere ya omume , ọ na - eso di ya aga eleta ndị ikwu ya na ndị enyi ya .
|
For example , when he wanted to go to another city for his father’s funeral , she prepared everything they needed for the trip .
|
Dị ka ihe atụ , mgbe di ya chọrọ ịga obodo ọzọ mgbe a na - eli papa ya , ọ kwadebere ihe niile ha ga - eji aga .
|
Then , at the funeral , she waited for him outside the church .
|
Mgbe ha gara n’ụlọ chọọchị tupu e lie ya , Olga nọ n’èzí chere di ya .
|
After many years , Olga’s husband started to treat her better because she had been so patient and always showed him respect .
|
Mgbe ọtụtụ afọ gara , di ya malitere ịkpaso ya àgwà ọma n’ihi ndidi ọ na - enwere ya na ùgwù ọ na - akwanyere ya .
|
Now he encourages her to go to the meetings and takes her there .
|
Ugbu a , ọ na - agwazi Olga ka ọ gaa ọmụmụ ihe , na - ebugakwa ya ọmụmụ ihe .
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.