English
stringlengths 0
7.15k
| Igbo
stringlengths 0
11.1k
|
|---|---|
Sometimes he even attends the meetings with her . — 1 Peter 3 : 1 .
|
Ọ na - esodị ya aga ọmụmụ ihe mgbe ụfọdụ . — 1 Pita 3 : 1 .
|
How did Jonathan know to whom he should be loyal ?
|
Olee otú Jọnatan si mata onye o kwesịrị ịna - akwado ?
|
When Saul said that he was going to kill David , Jonathan had a difficult decision to make .
|
Mgbe Sọl kwuru na ya ga - egbu Devid , ọ dịrịghị Jọnatan mfe ikpebi onye ọ ga - akwado .
|
Ọ chọrọ ịna - akwado nna ya , chọọkwa ịna - akwado Devid .
|
|
He wanted to be loyal to his father , but he also wanted to be loyal to David .
|
Jọnatan ma na ọ bụ Devid ka Chineke nọnyeere , ọ bụghị Sọl .
|
Jonathan knew that God was with David and not with Saul , so he chose to be loyal to David .
|
N’ihi ya , o kpebiri na ya ga na - akwado Devid .
|
He warned David to hide and then told Saul why he should let David live . — Read 1 Samuel 19 : 1 - 6 .
|
Ọ gwara Devid ka ọ gaa zoo , gwazie Sọl ihe mere o ji kwesị ịhapụ igbu Devid . — Gụọ 1 Samuel 19 : 1 - 6 .
|
11 , 12 .
|
11 , 12 .
|
How does our love for God help us decide to be loyal to him ?
|
Olee otú ịhụ Chineke n’anya si enyere anyị aka ikpebi na anyị ga na - akwado ya ?
|
Alice , a sister from Australia , had to decide to whom she would be loyal .
|
O nwere otu nwanna nwaanyị onye Ọstrelia aha ya bụ Alice .
|
While she was studying the Bible , she told her family about the things she was learning .
|
Mgbe ọ na - amụ Baịbụl , ọ na - akọrọ ndị ezinụlọ ya ihe ndị ọ na - amụta .
|
She also told them that she would not celebrate Christmas with them and explained why .
|
Ọ gwara ha na ya agaghịzi eso ha na - agba Krismas , gwakwa ha ihe kpatara ya .
|
At first her family members were disappointed , but later they became very angry with her .
|
Ná mbido , obi adịchaghị ndị ezinụlọ ya ụtọ . Ma , ha mechara wesawa ya ezigbo iwe .
|
They felt that Alice did not care about them anymore .
|
Ha chere na ihe banyere ha anaghịzi emetụ Alice n’obi .
|
Then her mother said that she never wanted to see Alice again .
|
Mama ya gwara ya na ya achọghịzi iji anya ahụ ya .
|
Alice said : “ I was shocked and deeply hurt because I really loved my family .
|
Alice sịrị : “ O nyeghị m ọnụ okwu . O wutere m nke ukwuu n’ihi na m hụrụ ndị ezinụlọ anyị n’anya . ”
|
Alice kpebiri onye ọ ga - akwado .
|
|
Nevertheless , I resolved that Jehovah and his Son would be first in my heart , and I got baptized at the next assembly . ” — Matthew 10 : 37 .
|
Ọ sịrị : “ M kpebiri na Jehova na Ọkpara ya dị m mkpa karịa onye ọ bụla ọzọ . E mere m baptizim ná mgbakọ ọzọ anyị nweziri . ” — Matiu 10 : 37 .
|
We must not let loyalty to anything , such as a sports team , a school , or a country , become more important to us than our loyalty to Jehovah .
|
Anyị ekwesịghị ikwe ka ịkwado ihe ọ bụla ọzọ , dị́ ka òtù egwuregwu , ụlọ akwụkwọ , ma ọ bụ obodo anyị dị anyị mkpa karịa ịkwado Jehova .
|
For example , Henry enjoyed playing chess with his school team and wanted to win a championship for his school .
|
Dị ka ihe atụ , obi na - adị otu nwa okorobịa aha ya bụ Chidi ụtọ iso òtù egwuregwu e nwere n’ụlọ akwụkwọ ha na - azụ okwe e ji asọ mpi .
|
Ọ chọkwara ibutere ụlọ akwụkwọ ha iko n’otu asọmpi e ji ama onye bụ́ ọkaibe .
|
|
But because he played chess every weekend , he did not have enough time for the ministry or the meetings .
|
Ma , ọ naghịzi enwe ohere ịga ozi ọma ma ọ bụ ọmụmụ ihe n’ihi na ọ na - azụ okwe ahụ ná ngwụcha izu ọ bụla .
|
Henry said that it had become more important for him to be loyal to the school than to God .
|
Chidi kwuru na ịkwado ụlọ akwụkwọ ha dịzi ya mkpa mgbe ahụ karịa ịkwado Chineke .
|
So he decided to stop playing chess for his school . — Matthew 6 : 33 .
|
N’ihi ya , o kpebiri ịkwụsị okwe ahụ ọ na - azụrụ ụlọ akwụkwọ ha . — Matiu 6 : 33 .
|
How can loyalty to God help us to cope with family problems ?
|
Olee otú ịkwado Chineke ga - esi nyere anyị aka idi nsogbu n’ezinụlọ anyị ?
|
Sometimes it can be hard to be loyal to different members of our family at the same time .
|
N’ezinụlọ , ọ na - esi ike mgbe ụfọdụ ịma onye anyị ga - adụnyere úkwù .
|
For example , Ken says : “ I wanted to visit my elderly mother regularly and to have her stay with us occasionally .
|
Dị ka ihe atụ , otu nwanna aha ya bụ Ken sịrị : “ M chọrọ ịna - aga ahụ mama m merela agadi mgbe niile , chọọkwa ka ọ na - abịa anọ n’ụlọ m mgbe ụfọdụ .
|
But my mother and my wife did not get along well . ”
|
Ma , ihe anaghị adabachara mama m na nwunye m . ”
|
He continues : “ I could not please one without displeasing the other . ”
|
O kwukwara , sị : “ O nweghị otú m ga - esi mee ihe dị́ otu onye mma n’akpasughị onye nke ọzọ iwe . ”
|
Ken thought about what the Bible says and realized that in this situation , he had to please his wife and be loyal to her .
|
Ken chebaara ihe Baịbụl kwuru echiche ma ghọta na ya kwesịrị ime ihe ga - adị nwunye ya mma ma na - akwado ya .
|
So he found a solution that his wife was happy with . Then , he explained to her why she had to be kind to his mother .
|
N’ihi ya , ọ chọpụtara otú ọ ga - esi dozie nsogbu ahụ , nke mere ka obi dị nwunye ya mma .
|
He also explained to his mother why she should respect his wife . — Read Genesis 2 : 24 ; 1 Corinthians 13 : 4 , 5 .
|
Ọ gwara nwunye ya ihe mere nwunye ya ga - eji na - emere mama ya ihe ọma , gwakwa mama ya ihe mere o ji kwesị ịna - akwanyere nwunye ya ùgwù . — Gụọ Jenesis 2 : 24 ; 1 Ndị Kọrịnt 13 : 4 , 5 .
|
How did Saul treat Jonathan unfairly ?
|
Olee ihe ndị na - adịghị mma Sọl mere Jọnatan ?
|
We can also be loyal to Jehovah if a brother who is taking the lead treats us unfairly .
|
Anyị kwesịkwara igosi na anyị na - akwado Jehova ma okenye ọgbakọ mee anyị ihe na - adịghị anyị mma .
|
King Saul was appointed by God , yet he treated his own son badly .
|
Ọ bụ Chineke mere Sọl eze . Ma , ihe Sọl mere nwa ya adịghị mma .
|
He did not understand why Jonathan loved David .
|
Ọ ghọtaghị ihe mere Jọnatan ji hụ Devid n’anya .
|
So when Jonathan tried to help David , Saul got very angry , and he embarrassed his son in front of many people .
|
N’ihi ya , mgbe Jọnatan gbalịrị inyere Devid aka , ezigbo iwe were Sọl , ya anọrọ n’ihu ndị mmadụ menye Jọnatan ihere .
|
But Jonathan still showed respect to his father .
|
Ma , Jọnatan akwụsịghị ịna - akwanyere nna ya ùgwù .
|
At the same time , he stayed loyal to Jehovah and to David , who was chosen by God to be the next king of Israel . — 1 Samuel 20 : 30 - 41 .
|
Ọ nọkwa na - akwado Jehova , na - akwadokwa Devid , bụ́ onye Chineke họọrọ ịbụ eze ọzọ ga - achị Izrel . — 1 Samuel 20 : 30 - 41 .
|
If a brother treats us unfairly , how should we react ?
|
Gịnị ka anyị kwesịrị ime ma nwanna mee anyị ihe ọjọọ ?
|
In our congregations today , the brothers taking the lead try to be fair to everyone .
|
Taa , n’ọgbakọ anyị dị́ iche iche , ndị okenye na - agbalịsi ike ime ka obi dị onye ọ bụla mma .
|
But these brothers are imperfect .
|
Ma ha ezughị okè .
|
Because of that , it is possible that they may not understand why we have done something .
|
N’ihi ya , ha nwere ike ịghọtahie ihe mere anyị ji mee ihe anyị mere .
|
So if we are ever misjudged or misunderstood , let us stay loyal to Jehovah .
|
Ọ bụrụ na ha aghọtahie anyị , ka anyị gosi na anyị na - akwado Jehova .
|
In what situations must we be loyal to God and not be selfish ?
|
Olee mgbe ụfọdụ anyị kwesịrị igosi na anyị na - akwado Chineke nakwa na anyị anaghị achọ naanị ọdịmma onwe anyị ?
|
Saul wanted Jonathan to become the next king instead of David .
|
Sọl chọrọ ka ọ bụrụ Jọnatan ga - abụ eze ọzọ ga - achị Izrel , ọ bụghị Devid .
|
But Jonathan loved Jehovah and was loyal to him .
|
Ma , Jọnatan hụrụ Jehova n’anya , na - akwadokwa ya .
|
So instead of being selfish , Jonathan became David’s friend and kept his promise to him .
|
Ọ bụ ya mere Jọnatan achọghị naanị ọdịmma nke ya . Kama , o metara Devid enyi ma mezuo nkwa o kwere ya .
|
In fact , anyone who loves Jehovah and is loyal to him will “ not go back on his promise , even when it is bad for him . ”
|
Nke bụ́ eziokwu bụ na onye ọ bụla hụrụ Jehova n’anya ma na - akwado ya agaghị agbanwe nkwa o kwere , ọ bụrụgodị na imezu ya nwere ike “ iwetara ya nsogbu . ”
|
Because we are loyal to God , we will keep our promises .
|
Ebe ọ bụ na anyị na - akwado Chineke , anyị ga na - emezu nkwa anyị kwere .
|
For example , if we make a business agreement , we will do what we agreed to do , even if this becomes difficult .
|
Dị ka ihe atụ , ọ bụrụ na anyị na mmadụ ekwekọrịta ihe anyị ga - eme n’okwu achụmnta ego , anyị ga - eme ihe anyị kwetara ime , ọ bụrụgodị na o siere anyị ike .
|
And if we have problems in our marriage , we will show our love for Jehovah by staying loyal to our husband or wife . — Read Malachi 2 : 13 - 16 .
|
Anyị na di anyị ma ọ bụ nwunye anyị nwee nghọtahie , otú anyị ga - esi gosi na anyị hụrụ Jehova n’anya bụ ịna - akwado di anyị ma ọ bụ nwunye anyị . — Gụọ Malakaị 2 : 13 - 16 .
|
If we make a business agreement , we will do what we agreed to do because we are loyal to God ( See paragraph 16 )
|
Ọ bụrụ na anyị na mmadụ ekwekọrịta n’ihe gbasara achụmnta ego , anyị ga - eme ihe anyị kwetara ime n’ihi na anyị na - akwado Chineke ( A ga - akọwa ya na paragraf nke 16 )
|
How has this study helped you ?
|
Gịnị ka ị mụtara n’isiokwu a ?
|
We want to be loyal to God even in difficult situations , as Jonathan was .
|
Anyị kwesịrị ịna - akwado Chineke , ma mgbe ihe siri ike , otú Jọnatan mere .
|
So let us stay loyal to our brothers and sisters when they disappoint us .
|
N’ihi ya , ka anyị na - akwado ụmụnna anyị mgbe ha mejọrọ anyị .
|
Then we will make Jehovah’s heart rejoice , and that is what makes us happiest .
|
Anyị mee otú ahụ , anyị ga - eme ka obi Jehova ṅụrịa . Ọ bụ ihe ga - akacha eme anyị obi ụtọ .
|
We can be sure that he will always do what is best for us and take care of us .
|
Obi kwesịrị isi anyị ike na ọ ga na - emere anyị ihe ga - akacha baara anyị uru , na - elekọtakwa anyị mgbe niile .
|
In the next article , we will see what we can learn from some in David’s time who were loyal and from others who were not loyal .
|
N’isiokwu na - esonụ , anyị ga - ahụ ihe anyị ga - amụta n’aka ụfọdụ n’ime ndị jí obi ha niile kwado Devid nakwa ndị na - akwadoghị ya .
|
[ 1 ] ( paragraph 9 ) Some names have been changed .
|
[ 1 ] ( paragraf nke 9 ) Aha a kpọrọ ụfọdụ ndị n’isiokwu a abụghị ezigbo aha ha .
|
We stay loyal to Jehovah : We love Jehovah and obey him always .
|
Anyị na - akwado Jehova : Anyị hụrụ Jehova n’anya , na - erubekwara ya isi mgbe niile .
|
In difficult situations , we think of what he wants us to do and then obey him because we love him more than anyone or anything else
|
Mgbe ihe siri ike , anyị na - echeta ihe ọ chọrọ ka anyị mee , anyị emeekwa ya , n’ihi na anyị hụrụ ya n’anya karịa onye ọ bụla ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ
|
“ Superior authorities ” : The governments and officials that Jehovah allows to have authority over us .
|
“ Ndị ọchịchị ” : Ndị na - achị achị na ndị na - arụrụ ha ọrụ , bụ́ ndị Jehova kwere ka anyị nọrọ n’okpuru ha .
|
He wants us to treat them with respect and obey them except when they want us to do something that he commands us not to do
|
Ọ chọrọ ka anyị na - akwanyere ha ùgwù , na - erubekwara ha isi , ọ gwụkwala ma hà chọrọ ka anyị mee ihe ọ sịrị anyị emela
|
“ What is Jehovah requiring of you ?
| |
Only to exercise justice , to cherish loyalty , and to walk in modesty with your God ! ” — MICAH 6 : 8 .
|
“ Gịnị ka Jehova na - achọ n’aka gị ma ọ́ bụghị ime ihe n’ikpe ziri ezi na ịhụ obiọma n’anya nakwa iji obi umeala soro Chineke gị na - eje ije ? ” — MAỊKA 6 : 8 .
|
SONGS : 63 , 43
|
ABỤ : 63 , 43
|
Who deserves our loyalty ?
|
Ole ndị ka anyị kwesịrị ịna - akwado ?
|
Why was Jonathan’s reaction to David so different from Abner’s ?
|
Gịnị mere otú Jọnatan si meso Devid si dị́ iche n’otú Abna si meso ya ?
|
What qualities will help us to be loyal to God , and how ?
|
Olee àgwà ndị ga - enyere anyị aka ịna - akwado Chineke , oleekwa otú ha ga - esi nyere anyị aka ?
|
1 , 2 .
|
1 , 2 .
|
How did David show that he was loyal to God ?
|
Olee otú Devid si gosi na ọ na - akwado Chineke ?
|
( See opening picture . )
|
( Lee ihe e sere ná mmalite isiokwu a . )
|
SAUL and his 3,000 soldiers were looking for David in the wilderness of Judah to kill him .
|
E NWERE mgbe Sọl na puku ndị agha ya atọ nọ na - achọ Devid n’ala ịkpa Juda ka ha gbuo ya .
|
But one night , David and his men found the place where Saul and his soldiers were camped .
|
Ma n’otu abalị , Devid na ndị ikom ya hụrụ ebe Sọl na ndị agha ya mara ụlọikwuu .
|
They were all asleep , so David and Abishai walked carefully past the soldiers and found Saul .
|
Ha niile nọ n’ụra . N’ihi ya , Devid na Abishaị ji nwayọọ gafere ndị agha ahụ niile ma hụ Sọl .
|
Abishai whispered to David : “ Let me pin him to the ground with the spear just once , and I will not need to do it twice . ”
|
Abishaị takwụnyeere Devid , sị : “ Hapụ m ka m jiri ube a magide ya n’ala naanị otu ugboro , agaghị m ama ya ugboro abụọ . ”
|
But David would not let him kill Saul .
|
Ma Devid ekweghị ka o gbuo Sọl .
|
He told Abishai : “ Do not harm him , for who can lift his hand against the anointed of Jehovah and remain innocent ? ”
|
Ọ sịrị Abishaị : “ Egbula ya , n’ihi na ònye setịworo aka ya metụ onye Jehova tere mmanụ ma ka bụrụ onye aka ya dị ọcha ? ”
|
Then David said : “ It is unthinkable from Jehovah’s standpoint for me to lift my hand against the anointed of Jehovah ! ” — 1 Samuel 26 : 8 - 12 .
|
Devid sịkwara : “ Tụfịakwa ! Dị ka Jehova si ele ihe anya , agaghị m esetị aka m metụ onye Jehova tere mmanụ . ” — 1 Samuel 26 : 8 - 12 .
|
David understood what he needed to do to be loyal to Jehovah .
|
Devid ma ihe o kwesịrị ime iji gosi na ọ na - akwado Jehova .
|
He knew he should respect Saul , and he did not even think of hurting him .
|
Ọ ma na ya kwesịrị ịna - akwanyere Sọl ùgwù . O chetụdịghị echiche imerụ ya ahụ́ .
|
Why ?
|
N’ihi gịnị ?
|
Because God had chosen Saul to be king of Israel .
|
Ọ bụ n’ihi na Chineke họọrọ Sọl ka ọ bụrụ eze ndị Izrel .
|
Today , as in the past , Jehovah wants all of his servants to be loyal to him and respect those whom he allows to have authority . — Read Micah 6 : 8 .
|
Taa , Jehova chọkwara ka ndị ohu ya niile na - akwado ya ma na - akwanyere ndị ọ hapụrụ ka ha bụrụ ndị ọchịchị ma ọ bụ ndị na - elekọta ndị ọzọ ùgwù . — Gụọ Maịka 6 : 8 .
|
How was Abishai loyal to David ?
|
Olee otú Abishaị si kwado Devid ?
|
Abishai respected David because he knew that God had chosen David to be king .
|
Abishaị kwanyeere Devid ùgwù n’ihi na ọ ma na Chineke họọrọ Devid ka ọ bụrụ eze .
|
Yet after becoming king , David committed serious sins .
|
Ma mgbe Devid ghọchara eze , o mere mmehie ndị dị́ oké njọ .
|
He had sexual relations with Uriah’s wife and then told Joab to make sure that Uriah would be killed in battle .
|
Ya na nwunye Yuraya nwere mmekọahụ , ya agwa Joab ka ọ hụ na e gburu Yuraya n’agha .
|
Joab was Abishai’s brother , so Abishai may have heard about what David did , but he continued to respect David .
|
Ebe Abishaị bụ nwanne Joab , o nwere ike ịbụ na Abishaị nụrụ ihe ahụ Devid mere .
|
In addition , Abishai was a military leader and could have used this authority to make himself king , but he never did .
|
Ma , ọ kwụsịghị ịkwanyere Devid ùgwù . Ihe ọzọ bụ na Abishaị bụ ọchịagha .
|
A sị na ọ chọrọ , ọ gaara eji ikike a o nwere mee onwe ya eze .
|
|
Instead , he served David and protected him from his enemies . — 2 Samuel 10 : 10 ; 20 : 6 ; 21 : 15 - 17 .
|
Ma , o meghị otú ahụ . Kama , o jeere Devid ozi ma chebe ya ka ndị iro ghara igbu ya . — 2 Samuel 10 : 10 ; 20 : 6 ; 21 : 15 - 17 .
|
( a ) How was David an example of loyalty to God ?
|
( a ) Olee otú Devid si gosi na ọ na - akwado Chineke ?
|
( b ) What other examples will we consider ?
|
( b ) Olee ndị ọzọ anyị ga - amụ banyere ha ?
|
David was loyal to Jehovah all his life .
|
Devid kwadoro Jehova ruo mgbe ọ nwụrụ .
|
When he was young , he killed the giant Goliath , who was insulting Jehovah and the Israelites .
|
Mgbe ọ ka na - eto eto , o gburu dike a na - akpọ Golayat bụ́ onye nọ na - akparị Jehova na ndị Izrel .
|
When David was king , Jehovah’s prophet Nathan had to correct him for the sins he committed .
|
Mgbe Devid bụ eze , Netan bụ́ onye amụma Jehova gbaziri ya n’ihi mmehie ndị o mere .
|
Immediately , David admitted that he had sinned , and he repented .
|
Devid kwetara ozugbo na o mehiere ma chegharịa .
|
Later , when David was an old man , he gave many valuable things to help build Jehovah’s temple .
|
Mgbe Devid kara nká , o wetara ọtụtụ ọlaedo na ihe ndị ọzọ a ga - eji rụọ ụlọ nsọ Jehova .
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.